Sponsored
Search
Navigation

Igbo Articles and Culture

09/11/2016 - 19:13

The auxiliary bishop of the Catholic Diocese of Awka, His Lordship Most Rev. Jonas Benson Okoye, has attributed different human traditions to God, saying that tradition belongs to God and to whom it will return to.
He stated this while speaking to Fides on the importance of sustaining the tradition of New Yam Festival at St. Andrews Catholic Church, Adazi-Nnukwu in Anaocha LGA of Anambra State, during the maiden New Yam Festival organized by the new leadership of Adazi-Nnukwu Town Development Union and the thanksgiving Mass for the successful installation of Igwe Prof. Augustine...

09/11/2016 - 19:08

After many years of crisis and division that rocked the Town, peace and unity at last returned to Uga Town in Aguata L.G.A of Anambra State during the 2016 remarkable Iba Ubi (New Yam Festival) of HRH Igwe Chidi Stephen Ezenwugo, Obi of Uga II, on Friday, August 12, 2016.
The New Yam Festival which was the first by Igwe Chidi Ezenwugo attracted the entire people of Uga from the four villages of the town, who in their numbers filled the Igwe's Palace to the brim.
Previously, crisis and division had greeted the new yam festival of the town, such that some villages and individuals...

09/11/2016 - 19:05

The people of Ufuma Community in Orumba North Local Government of Anambra State, August 13, 2016, celebrated this year's Egwu Otute Uvume Festival where they resolved to bury their differences.
This air of uncertainties, disaffection and polarization which exited before in the community, was captured in the addresses of their president-general, Sir Basil Onwunze, and the chairman of the Egwu Otute Planning Committee, Nze Nestor Nnaemeka Okoro, a former council chairman of Orumba North.
The traditional ruler of the community, HRH Igwe S. Chika Uchime, said the festival lasted...

09/11/2016 - 18:56

Some call him Tonimas, some others know him as Onowu, yet others prefer calling him Ezeani Akuvom. They are all his brand names. He is Sir Anthony Enukeme KSJI, the Onowu of Neni community, Ezeani Akuvom and the owner and Chief Executive Officer of Tonimas Group of Companies. On August 13, 2016, Tonimas celebrated his annual New Yam Festival popularly called 'Iwa Ji' among his people at Neni in Anaocha Local Government Area of Anambra State. In his usual way, he appreciated the spirit of industry and empowered lives.

As a way of committing the event to the hands of God, a Holy Mass...

07/31/2013 - 11:16

 by B. C. Adamaechi

                                           GỊNỊ BỤ ASỤSỤ?

Ọtụtụ ndị mmadụ esila ụzọ dị iche iche kọwaa asụsụ, mana isi sekpụ ntị na nkọwa ndị a niile bụ na asụsụ bụ ụzọ mmadụ na ibe ya na-esi enwe mkparịtaụka n’etiti onwe ha. Mara nke a: Tupu ụda ọbụla etozuo ịbụ...

07/31/2013 - 11:14

EJIJE IGBO ADỊWALA UGBUA SITE N’ENYEMAKA NKE IGBO FILM FORUM (E si n’Ogene Ojemba Nuuspepa nke ọnwa Disemba 2011 weta nke a). -15/3/2012

 

Nke a bụ ihe a na-atụburi anya ya kamgbe Chukwu kechara Abraham na Sarah.  Ekele dịrị ndị niile aka ha dị na ya, na ndị niile si maọbụ ga-esi n’ụzọ dị iche iche were na-enye ejije Igbo, edemede Igbo na omenala Igbo nkwado ha.

 

  MMEMME EJIJE IGBO 2011, N’AWKA.

Emume a ji ekpere mbido nke Rev. Fada. Rich. N. Ekegbo kpere were malite.  Nkwa ofufe ala Nigeria (...

07/31/2013 - 11:14

EJIJE IGBO ADỊWALA UGBUA SITE N’ENYEMAKA NKE IGBO FILM FORUM (E si n’Ogene Ojemba Nuuspepa nke ọnwa Disemba 2011 weta nke a). -15/3/2012

 

Nke a bụ ihe a na-atụburi anya ya kamgbe Chukwu kechara Abraham na Sarah.  Ekele dịrị ndị niile aka ha dị na ya, na ndị niile si maọbụ ga-esi n’ụzọ dị iche iche were na-enye ejije Igbo, edemede Igbo na omenala Igbo nkwado ha.

 

  MMEMME EJIJE IGBO 2011, N’AWKA.

Emume a ji ekpere mbido nke Rev. Fada. Rich. N. Ekegbo kpere were malite.  Nkwa ofufe ala Nigeria (...

07/31/2013 - 11:12

Bi-lienụ ndị ala anyị

Za oku Naijiria na-akpọ

Ife ala nna anyị

N’ịhụnanya na ike na okwukwe

Ike ndị Dike ala anyị kere gboo

Agaghị abụ n’efu

Ka e were ike na obi fee

Otu ala nnweronwe kekọtara

Udo na ịdị n’otu.

O Chukwu Onye Okike

Gbazie ezi nnukwu atụmatụ anyị

Duzie ndị ndụ anyị nke ọma

Mee ka ndị ntorobịa mata eziokwu

Na-ebi ndu eziokwu ziri ezi

Ruo n’ebe kachasị elu

Wee wụwe mba ebe udo

Na ikpe ziri ezi ga-achị.

 

IKWE NKWA...

07/31/2013 - 11:06
by Ezeigbo Chinonso M.

Ọtu onye n’ime ndị ọkachamara dere akwụkwọ a na-akpọ ụtọasụsụ Igbo kwuru sị, “Asụsụ bụ ihe mmadụ na ibe ya ji enwe mmekọrịta ma bụrụkwa ihe e ji ama ihe onye bu n’uche, ya na ebe onye siri bịa.

     Ọtụtụ ihe arụ dị iche iche na-eme n’ala anyị bụ ala Igbo oge ugbua. Ekwensu etinyela echiche ọjọọ ń ime ndị nne na nna ọgbaraọhụrụ ha wee kewaa asụsụ Igbo, nke na asụsụ Igbo anaghịzi ezu oke ma a na-asụ ya.   O nwezighiị onye ala Igbo ga-ekwu okwu ọbụla ga-achọ ịsụ Igbo agaghị agwakọ ya bekee.  N...

Dosad Blogs

APRASA 2016 Football Competition Set to Kick Off - DOSAD Commends APRASA for the Initiative

Agulu Priests, Religious, Aspirants and Seminarians Association (APRASA) is organizing a football competition for the youths of catholic parishes in Agulu, Anaocha Local Government Area of Anambra State. It will last from 6th to 13th August 2016.

The letter made available to Fides has it that the venue for all the matches will be in St. Mary’s field at Nwagu Agulu and it is expected that each player has to be a registered member of the parish youth, mercenaries are not allowed. Again, the list of the players must be signed by the Parish Priest or the Parish Youth Chaplain.

Priests Brotherhood Sports and Recreation Club – Achieving Healthy Lifestyle

Tuesday evenings are special at St Anthony Catholic Church Enugwu-ukwu and environs. As from half hour of three in the afternoon, there is a traffic build up. You can see them – young and old, tall and short, fat and thin, huge and pint, all alighting from their cars and lacing their boot and wears, heading to the football field and volleyball court. Among them are lawyers, lecturers, coaches, administrators, musicians, engineers, architects, name them. They are however bonded by two significant binding factors-Catholic Priesthood and Sports.

ShareThis
Newsletters

Select the newsletter(s) to which you want to subscribe or unsubscribe.

Poll
Which should be the National Language for Nigeria?
HAUSA?
0%
IGBO?
100%
YORUBA?
0%
ANY OTHER?
0%
Total votes: 2
Who's online
There are currently 0 users and 0 guests online.
Syndicate
Syndicate content

Copyright © 2010 Igboniile All right reserved.