Sponsored
Search
Navigation

ABỤ NKWANYE UGWU NA NSỌPỤRỤ NKE ALA ANYỊ BỤ NIGERIA [THE NATIONAL ANTHEM] –ODZ. NGOZI OKWUNODULU

ABỤ NKWANYE UGWU NA NSỌPỤRỤ NKE ALA ANYỊ BỤ NIGERIA [THE NATIONAL ANTHEM]

Bi-lienụ ndị ala anyị
Za oku Naijiria na-akpọ
Ife ala nna anyị
N’ịhụnanya na ike na okwukwe
Ike ndị Dike ala anyị kere gboo
Agaghị abụ n’efu
Ka e were ike na obi fee
Otu ala nnweronwe kekọtara
Udo na ịdị n’otu.

O Chukwu Onye Okike
Gbazie ezi nnukwu atụmatụ anyị
Duzie ndị ndụ anyị nke ọma
Mee ka ndị ntorobịa mata eziokwu
Na-ebi ndu eziokwu ziri ezi
Ruo n’ebe kachasị elu
Wee wụwe mba ebe udo
Na ikpe ziri ezi ga-achị.

IKWE NKWA NKE ALA ANYỊ BỤ NIGERIA [THE NATIONAL PLEDGE]

Ekwe m gị obodo m bụ Nigeria nkwa
Ikwesị ntụkwasịobi, iruwe isi na ikwu eziokwu
Iji ike m niile fee Nigreria
Ichekwaba Ịdịkọ n’otu ya
Na ijidegide ugwu na ebube ya
Yabụ, nyere m Aka Chukwu.

Dosad Blogs

APRASA 2016 Football Competition Set to Kick Off - DOSAD Commends APRASA for the Initiative

Agulu Priests, Religious, Aspirants and Seminarians Association (APRASA) is organizing a football competition for the youths of catholic parishes in Agulu, Anaocha Local Government Area of Anambra State. It will last from 6th to 13th August 2016.

The letter made available to Fides has it that the venue for all the matches will be in St. Mary’s field at Nwagu Agulu and it is expected that each player has to be a registered member of the parish youth, mercenaries are not allowed. Again, the list of the players must be signed by the Parish Priest or the Parish Youth Chaplain.

Priests Brotherhood Sports and Recreation Club – Achieving Healthy Lifestyle

Tuesday evenings are special at St Anthony Catholic Church Enugwu-ukwu and environs. As from half hour of three in the afternoon, there is a traffic build up. You can see them – young and old, tall and short, fat and thin, huge and pint, all alighting from their cars and lacing their boot and wears, heading to the football field and volleyball court. Among them are lawyers, lecturers, coaches, administrators, musicians, engineers, architects, name them. They are however bonded by two significant binding factors-Catholic Priesthood and Sports.

ShareThis
Newsletters

Select the newsletter(s) to which you want to subscribe or unsubscribe.

Poll
Which should be the National Language for Nigeria?
HAUSA?
0%
IGBO?
100%
YORUBA?
0%
ANY OTHER?
0%
Total votes: 2
Who's online
There are currently 0 users and 1 guest online.
Syndicate
Syndicate content

Copyright © 2010 Igboniile All right reserved.