Sponsored
Search
Navigation

ECHIMECHI N’ALA IGBO NA IHE NDỊ ỌZỌ GA (1)

ECHIMECHI N’ALA IGBO NA IHE NDỊ ỌZỌ GA (1)
1. Ụzọ nzu ole ka e nwere?
2. Az: Ụzọ abụọ = Nzu ọcha na Nzu edo.

2. Kedụ ihe e ji Nzu ọcha eme?
Az: E ji ya agụ afọ maọbụ akpọku Chineke.

3. Kedụ ihe e ji Nzu edo eme?
4. Az: E ji ya achụ aja na mmiri.

5. Kedụ ihe Okpu Igwe na-egosi?
Az: O na-egosi na ọ nọ n’ọkwa karịchara nke ndị ọzọ maọbụ na o chizuru echizu dịka omenala igbo siri dị.

5. Kedu aha ahịa anọ dị n’izu Igbo?
Az: Nkwọ, Eke, Orie, Afọ.

6. N’ime ahịa anọ a, kedụ nke bụ nwoke na ndị bụ nwaanyị?
Az: Eke bụ Nwoke, mana Nkwọ, Orie na Afọ bụ Nwaanyị.

7. A bịa n’obodo, Igwe jide mkpọ n’akaekpe, kedụ ihe ọ pụtara?
Az: Na Ọgbaghara ma ọ bụ Nsogbu dị.

8. Igwe jide mkpọ n’akanri, kedụ ihe ọ pụtara?
Az: Na udo dị.

9. Ụlọụka (Katọliiki) ole dị n’ime Agulu Dinarị?
Az: Ụlọụka asaa.

10. Kpọpụta ha?
Az.: i. Madonna Catholic Church Agulu, ii. St Patrick Catholic Church, Agulu; iii. St. John Catholic Church Agulu: iv. St. Theresa Catholic Catholic Church, Agulu; vi. St. Mathias Catholic Church Agulu; vi. Holy Family Catholic Church, Agulu; St. Joseph Catholic Church, Agulu.

11. Kedụ aha onye isi Agulu Dinarị?
Az: Maazị Norbert Chiama.

12. A sị maka Chukwu maka ndị ntorobịa, kedụ ihe a ga-aza?
Az: Site na Kristi.

13. Kedụ aha Chaplain Awka Diocese?
Az: Rev. Fr. Patrick Ifeanyị Okeke.

14. Kedụ parish ya?
Az: St. Paul Catholic Church, Ụga.

43. Kedụ aha onye isi ndị youth Awka Diocese?
Az: Maazị Bonaventure Obibuzor

Dosad Blogs

APRASA 2016 Football Competition Set to Kick Off - DOSAD Commends APRASA for the Initiative

Agulu Priests, Religious, Aspirants and Seminarians Association (APRASA) is organizing a football competition for the youths of catholic parishes in Agulu, Anaocha Local Government Area of Anambra State. It will last from 6th to 13th August 2016.

The letter made available to Fides has it that the venue for all the matches will be in St. Mary’s field at Nwagu Agulu and it is expected that each player has to be a registered member of the parish youth, mercenaries are not allowed. Again, the list of the players must be signed by the Parish Priest or the Parish Youth Chaplain.

Priests Brotherhood Sports and Recreation Club – Achieving Healthy Lifestyle

Tuesday evenings are special at St Anthony Catholic Church Enugwu-ukwu and environs. As from half hour of three in the afternoon, there is a traffic build up. You can see them – young and old, tall and short, fat and thin, huge and pint, all alighting from their cars and lacing their boot and wears, heading to the football field and volleyball court. Among them are lawyers, lecturers, coaches, administrators, musicians, engineers, architects, name them. They are however bonded by two significant binding factors-Catholic Priesthood and Sports.

ShareThis
Newsletters

Select the newsletter(s) to which you want to subscribe or unsubscribe.

Poll
Which should be the National Language for Nigeria?
HAUSA?
0%
IGBO?
100%
YORUBA?
0%
ANY OTHER?
0%
Total votes: 2
Who's online
There are currently 0 users and 1 guest online.
Syndicate
Syndicate content

Copyright © 2010 Igboniile All right reserved.