Sponsored
Search
Navigation

ONYE E NWE ENWE JI ABALỊ AGỌ ỌFỌ

Oge ụfọdụ ọ dịghị mma mmadụ ime ihe ga-alapụta ya ebe ndị ọ na-agbara obodo nọ. Mana n’ogo nke Nigeria, ndị ọchịchị echeghi na ha nọ n’okpuru ndị ha na-achị. Nke a mere ha ji eme ihe sọrọ ha n’atụghị egwu ndị mmadụ ahụ tinyere ha n’ọkwa ọchịchị. Mana o kwesiri na ọ bụrụgodu na ha na-ezu maọbụ na-emebi ihe ndị mmadụ, ha na-eme ya na nzuzo. Maka na onye e enwe enwe ji abalị agọ ọfọ. Ọzọ, odibo ma ihe kwesiri ịkpachapụ anya n’ebe na oge ọ na-agbara nna ya ukwu maọbụ nne ya ukwu odibo, ka o were nweta ihe dị ya mkpa site n’aka nna ya ukwu maọbụ nne ya ukwu ahụ. O kwesighi ime ka odibo ka nna ya ukwu maọbụ ime ka uriom ọ bụzi ya nwe nnekwu, makana onye e nwe enwe ji abalị agọ ọfọ.

Dosad Blogs

APRASA 2016 Football Competition Set to Kick Off - DOSAD Commends APRASA for the Initiative

Agulu Priests, Religious, Aspirants and Seminarians Association (APRASA) is organizing a football competition for the youths of catholic parishes in Agulu, Anaocha Local Government Area of Anambra State. It will last from 6th to 13th August 2016.

The letter made available to Fides has it that the venue for all the matches will be in St. Mary’s field at Nwagu Agulu and it is expected that each player has to be a registered member of the parish youth, mercenaries are not allowed. Again, the list of the players must be signed by the Parish Priest or the Parish Youth Chaplain.

Priests Brotherhood Sports and Recreation Club – Achieving Healthy Lifestyle

Tuesday evenings are special at St Anthony Catholic Church Enugwu-ukwu and environs. As from half hour of three in the afternoon, there is a traffic build up. You can see them – young and old, tall and short, fat and thin, huge and pint, all alighting from their cars and lacing their boot and wears, heading to the football field and volleyball court. Among them are lawyers, lecturers, coaches, administrators, musicians, engineers, architects, name them. They are however bonded by two significant binding factors-Catholic Priesthood and Sports.

ShareThis
Newsletters

Select the newsletter(s) to which you want to subscribe or unsubscribe.

Poll
Which should be the National Language for Nigeria?
HAUSA?
0%
IGBO?
100%
YORUBA?
0%
ANY OTHER?
0%
Total votes: 2
Who's online
There are currently 0 users and 1 guest online.
Syndicate
Syndicate content

Copyright © 2010 Igboniile All right reserved.