Sponsored
Search
Navigation

IHE AHA BỤ EKEGBO PỤTARA

Aha ahịa anọ e nwere n’asụsụ Igbo bụ Eke, Orie, Afọ na Nkwọ. Ma tupu ha adị anọ e nweburu naanị atọ, ndị bụ Orie, Afọ na Nkwọ. Ihe mere Eke jiri dịnyere ha ma bụrụzie isi bụ makana Orie, Afọ na Nkwọ na-azọ onye ga-abụ isi ma o nweghi nke kwere ka ọ bụrụ Ibe ya ga-abụ. Ya mere Eke jiri pụta gboo ọgụ ụmụnne atọ ahụ site n’ibịa n’ike bụrụzịe isi; nke mere ka ndị ọzọ nọdụzie nwayọ.

EKELE NDỊ IGBO (IGBO GREETINGS)

 
EKELE NDỊ IGBO (IGBO GREETINGS)
 
Ekele bụ usoro okwu maọbụ omume mmadụ nye ndị maọbụ mmadụ ibe ya, iji gosi otu obi dị onye n’ebe mmadụ na ihe o mere dị. Ọ bụ igosi ugwu na nsọpụrụ pụrụ iche nye ihe e kere eke. Ụdị na usoro ekele ndị Igbo gụnyere:
 
*EKELE NJIRIMARA
*EKELE ỤTỤTỤ
*EKELE EHIHIE
*EKELE OGE ỌRỤ
*EKELE UHURUCHI
*EKELE ABALỊ
*EKELE E RICHAA NRI
*EKELE AKPARAMAGWA DỊ ICHE ICHE
*EKELE NTỤMADỊ
*EKELE NDỊ ỌZỌ DỊ ICHE ICHE

GUIDE TO PRONUNCIATION OF IGBO LETTERS

Just as in English language, words are formed in Igbo by the combination of letters. Examples of words formed with the complete alphabets are:
 
A as in AHA – NAME
B as in BE – HOME
CH as in CHUKWU – GOD
D as in DEE – WRITE
E as in EGBE – GUN, KITE
F as in FEE – WORSHIP
G as in GEE – LISTEN
GB as in GBUO – KILL
GH as in GHEBIE – CUT
GW as in GWA – TELL
H as in HA – THEM
I as in IKUKU – AIR

Our Newsletters will begin in 2013

We thank our newsletters subscribers for their understanding and patience.  The management take this forum to inform others who intend to subscribe that our newsletter will take effect from early next year.  Once more thank you for your understanding.

Ego Ayọ

Ego Ayọ

Ego Ayọ bụ ego ndị nna nna anyị ha ji me ihe oge gboo gboo.  Ego Ayọ bụ ihe a na-esi n’azụ enweta.  Nke a mere o ji adị ka ọkpụkpụ ma na-anyịkwa arọ. E ji ego ayọ atụ mgbere, werekwa ya eme ihe dị iche iche oge gboo. A na-agụ ego ayọ na nge nge, ma na-ejikwa akpa ebu ya ma a chọọ ya maka ime ihe buru ibu.  A na-agụ ego ayọ na nnụ ego nnụ ego (nke bụ iri mkpụrụ ego anọ); Ọkara akpa ego (nke bụ narị mkpụrụ ego), na nnụ ego (nke bụ narị mkpụrụ ego abụọ).

O gbu Opi

O gbu Opi

Hei this horner is blowing some tunes into your time.  Dare listen to him and think about what life is with music and what it will be like without sounds.  Music is one of the most cherrished desiderata in the life of Igbo poeple.  For more about this gentleman and or music in Igbo Land, write us to help you.       -Management.

Dosad Blogs

APRASA 2016 Football Competition Set to Kick Off - DOSAD Commends APRASA for the Initiative

Agulu Priests, Religious, Aspirants and Seminarians Association (APRASA) is organizing a football competition for the youths of catholic parishes in Agulu, Anaocha Local Government Area of Anambra State. It will last from 6th to 13th August 2016.

The letter made available to Fides has it that the venue for all the matches will be in St. Mary’s field at Nwagu Agulu and it is expected that each player has to be a registered member of the parish youth, mercenaries are not allowed. Again, the list of the players must be signed by the Parish Priest or the Parish Youth Chaplain.

Priests Brotherhood Sports and Recreation Club – Achieving Healthy Lifestyle

Tuesday evenings are special at St Anthony Catholic Church Enugwu-ukwu and environs. As from half hour of three in the afternoon, there is a traffic build up. You can see them – young and old, tall and short, fat and thin, huge and pint, all alighting from their cars and lacing their boot and wears, heading to the football field and volleyball court. Among them are lawyers, lecturers, coaches, administrators, musicians, engineers, architects, name them. They are however bonded by two significant binding factors-Catholic Priesthood and Sports.

ShareThis
Newsletters

Select the newsletter(s) to which you want to subscribe or unsubscribe.

Poll
Which should be the National Language for Nigeria?
HAUSA?
0%
IGBO?
100%
YORUBA?
0%
ANY OTHER?
0%
Total votes: 2
Who's online
There are currently 0 users and 0 guests online.
Syndicate
Syndicate content

Copyright © 2010 Igboniile All right reserved.