ỤFỌDỤ OMENALA NA ỌDỊBENDỊ NDỊ IGBO III
ỤFỌDỤ OMENALA NA ỌDỊNALA NDỊ IGBO II
Nigeria, nke bụ otu n’ime Kọntrị ndị dị n’ime Afrika, dịka kontri dị n’ime Kọntinent ndị ọzọ, nwere ọtụtụ steeti, ndị e si n’ime ha nweta ọtụtụ agbụrụ, maọbụ ndị agbụrụ dị iche iche si n’ime ha pụta. Ala Igbo bụ otu n’ime ọtụtụ agbụrụ e nwere n’ala Nigeria. Agbụrụ ọ bụla nwere ọtụtụ ihe e jiri mara ha, mere ka ha dị iche site n’agbụrụ ndị ọzọ. Agbụrụ Igbo dịka agbụrụ ụfọdụ ndị ọzọ dị na Nigeria, dịka Awụsa, Nupe, Tivi, Yoruba dgz. nwere ọtụtụ njirimara. Njirimara ndị a dị n’ụdị omenala, ọdịnala na ọdịbendị.
ỤFỌDỤ OMENALA NA ỌDỊNALA NDỊ IGBO I
ỤFỌDỤ OMENALA NA ỌDỊNALA NDỊ IGBO I
N’ime ụwa, mmadụ dị ndụ bụ otu n’ime ọtụtụ ihe dị n’ime ya. E wepu osisi na anụmanụ, bụ ngalaba nke aka ha n’ime ihe ndị na-eku ume, mmadụ bụ otu otu n’ime ihe ndị bị n’ụwa. Kaosiladị, ebe ọ bụ na ihe ụsụ jiri karịa nnụnụ niile bụ o bedo, ọ kpọdo isi n’ala, ihe mmadụ jiri karị ihe ndị ọzọ ahụ e kere eke, nwere ndụ, (na-eku ume), bụ na mmadụ nwere echiche, ma were ọgụgụisi na-ebi ndụ.
igboniile Newsletter for April to June
igboniile Newsletter FOR APRIL TO JUNE:
IGBO MARKET DAYS AND THEIR NAMES, WEEKS, MONTHS AND YEAR, WOMEN AND RELIGION, THE POPE: MATTERS ARISING, REFERENCES FOR SUNDAY READINGS ETC.
BOOK YOUR COPIES NOW!
Subscription account number: UNION BANK OF NIGERIA, ACC. NO: 0035670563
Igboniile.org P.O. Box 62, Amawbia, Awka South L.G.A., Anambra State, Nigeria or fada.rich@gmail.com
IGBO KEYBOARD = KIIBỌỌDỤ IGBO
IGBO KEYBOARD = KIIBỌỌDỤ IGBO
MAKA KEYBOARD IGBO MAỌBỤ ITINYE NTỤPỌ IGBO NA KỌMPUTA, kpọọ 08034475524 maọbụ zitere anyị ozi site na richploughman@yahoo.com, maọbụ detere anyị leta na The Ploughman, P.O. Box 62, Amawbia, Awka South L.G.A., Anambra State.
…………………………………………………………………………………….
For Igbo keyboard with which to type Igbo Language like in the English Language call 08034475524 or mail us in richploughman@yahoo.com, or write us in The Ploughman, P.O. Box 62, Amawbia, Awka South L.G.A., Anambra State.
Super Eagles of Nigeria
Can the Super Eagles of Nigeria sustain their superlative performance in South Africa for at least two seasons?