STEETI ISE DỊ N’ALA IGBO MAỌBỤ STEETI ISE BỤ NKE NDỊ IGBO
Steeti ise bụ Steeti ndị Igbo na Nigeria bụ Abịa, Anambra, Ebonyi, Enugu na Imo. Ọ bụ steeti ndị a ka a na-akpọ South East States of Nigeria, nke pụtara Steeti ndị dị n’qwụwa Anyanwụ Nigeria.
Kaosiladị O nwere Steeti abụọ ndị ọzọ dị na South South nke Nigeria. Ọtụtụ ndị bi na ha na-asụkwa Igbo. Ndị a bụ Steeti Rivers na Steeti Delta.